[go: up one dir, main page]

Jump to content

Aro

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Aro bụ otu n'ime ngwa agha eji alụ agha ma ọbu achu nta anụ ọhịa. Eji akọrọngwa igwe arụ ya tupu atinye ya n'osisi toro ogologo.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Mkpọpụta

[dezie]

A/ro

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Spear