Adaora
Ọdịdị
Adaora
Nkowa
[dezie]Adaora bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị nke mbụ n'ezi na ụlọ n'ala igbo. Nkea pụtara, ịsị nwa nwaanyị nke oha niile.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Aha m bụ Adaora
Mkpọpụta
[dezie]Ádáọ̀rá
Olumba
[dezie]Adaoha ma ọ bụ Adaorah na-akụkụ Enugu na Imo Steeti
Ntụghari
[dezie]Bekee
[dezie]First daughter of the public