[go: up one dir, main page]

Jump to content

Akọnuche

O sị Wiktionary
Mmeghari kemgbe 19:55, 18 Febụwarị 2023 si n'aka Lebron jay (ṅkátá | mmetara)
(ndịịche) Orübà di kwa nke ichié | Orübà nke ubwa (ndịịche) | Orübà di kwa ohúrù → (ndịịche)

Akonuche

Nkọwa

[dezie]
  1. Ọnọdụ eji amata onye mara ihe nke ọma.
  2. Onye amamihe ya zuru oke nke ọma.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwata a nwere akọnuche
  2. Akọnuche ya di ka nke Solomon

Mkpọpụta

[dezie]
Akọnuche



Olumba

[dezie]

Ntughari asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

intelligence