Susan Ideh
Ọdịdị
Susan Ideh
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Susan Funaya Ideh |
aha enyere | Susan, Funaya |
aha ezinụlọ ya | Ideh |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1987 |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Spanish |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu badminton |
ụdị egwuregwu | badminton |
Ihe nrite | African Games champion |
Susan Funaya Ideh Audio (amụrụ 5 May 1987) bụ onye egwuregwu nke badminton si Naijiria.[1] Ọ zọrọ asọmpi egwuregwu obodo niile nke 2010 na New Delhi, India.[2] Na 2015, ọ meriri ọla edo na Egwuregwu mba Afrika niile na Maputo, Mozambiue.[3]
Mmezu
[dezie | dezie ebe o si]Egwuregwu niile nke mba Africa
[dezie | dezie ebe o si]Naanị otu nwaanyị
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2011 | Escola Josina Machel, Maputo, Mozambique | Grace Gabriel | 21–16, 21–19 | Ọla edo |
Ngwakọta nwaanyị abụọ
Afọ | Ebe | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2007 | Salle OMS El Biar, | Grace Daniel | Michelle Edwards Chantal Botts |
12–21, 21–9, 20–22 | Ọla ọcha |
2003 | Indoor Sports Halls National Stadium, | Grace Daniel | Michelle Edwards | Ọla ọcha |
Ngwakọta mmadu abụọ
Afọ | Ebe | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2003 | Indoor Sports Halls National Stadium, | Abimbola Odejoke | South-Afrika |
Ọla nchara |
Naanị otu nwaanyị
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2012 | Arat Kilo Hall, Addis Ababa, Ethiopia | Fatima Azeez | 16–21, 11–21 | Ọla nchara |
2011 | Marrakesh, Morocco | Stacey Doubell | 21–17, 18–21, 13–21 | Ọla nchara |
2009 | Nairobi, Kenya | Juliette Ah-Wan | 17–21, 21–17, 12–21 | Ọla nchara |
2004 | Beau Bassin-Rose Hill, Mauritius | Chantal Botts | 9–11, 0–11 | Ọla nchara |
Ngwakọta nwaanyị abụọ
Afọ | Ebe | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2012 | Arat Kilo Hall, Addis Ababa, Ethiopia | Grace Daniel | Annari Viljoen Michelle Edwards |
16–21, 19–21 | Ọla ọcha |
2011 | Marrakesh, Morocco | Maria Braimoh | Annari Viljoen Michelle Edwards |
9–21, 16–21 | Ọla ọcha |
2010 | Kampala, Uganda | Maria Braimoh | Annari Viljoen Michelle Edwards |
6–21, 6–21 | Ọla ọcha |
Ngwakọta mmadu abụọ
Afọ | Ebe | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2012 | Arat Kilo Hall, Addis Ababa, Ethiopia | Ola Fagbemi | Dorian James Michelle Edwards |
18–21, 17–21 | Ọla nchara |
Asọmpi BWF
[dezie | dezie ebe o si]Naanị otu nwaanyị
Afọ | Asọmpi | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2009 | Kenya International | Dina Nagy | 8–21, 16–21 | Onye osote |
Ngwakọta nwaanyị abụọ
Afọ | Asọmpi | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2010 | Kenya International | Maria Braimoh | Annari Viljoen Michelle Edwards |
10–21, 21–12, 10–21 | Onye osote |
2009 | Mauritius International | Juliette Ah-Wan | Shama Aboobakar Amrita Sawaram |
21–18, 21–17 | Onye mmeri |
Ngwakọta mmadu abụọ
Afọ | Asọmpi | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2015 | Nigeria International | Olorunfemi Elewa | Daniel Sam Gifty Mensah |
21–19, 21–17 | Onye mmeri |
2014 | Nigeria International | Jinkan Ifraimu | Ola Fagbemi Dorcas Ajoke Adesokan |
8–11, 11–4, 7–11, 11–10, 11–8 | Onye mmeri |
2011 | Botswana International | Ola Fagbemi | Dorian James Michelle Edwards |
16–21, 21–11, 19–21 | Onye osote |
2010 | Kenya International | Jinkan Ifraimu | Wiaan Viljoen Annari Viljoen |
12–21, 10–21 | Onye osote |
- BWF International Challenge tournament
- BWF International Series tournament
- BWF Future Series tournament
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Players: Susan Ideh. Badminton World Federation. Retrieved on 2 December 2016.
- ↑ Ideh Susan. New Delhi 2010. Archived from the original on 2 December 2016. Retrieved on 2 December 2016.
- ↑ "Diários dos X Jogos Africanos: África do Sul e Nigéria repartem Ouro do Badminton", @Verdade. Retrieved on 15 January 2018. (in pt)
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Susan Ideh at BWF.tournamentsoftware.com